Multicultural Diversity
The Office of Multicultural Diversity consists of the Ministries to Catholics of African Ancestry, the Haitian American Apostolate Ministry and the Nigerian (Igbo) Apostolate; therefore, allowing for all three ministries to continue their separate missions as well as participate together in pursuit of the kingdom of God.
For more information, visit our website: http://drvcmulticulturaldiversity.com.
Biwo Miltikiltirèl Divèsite a gen ladan-l, Ministè katolik desandans Afriken an ansanm ak Apostola Ayisyen-Ameriken an; Ofis sa ap pèmèt pou tou de Ministè yo kontinye misyon yo apa, epi tou lap ede yo patisipe ansanm nan dives travay pou ede nou rive nan peyi kote Bondye Wa a.
Igbo #1
Ndị ụlọ ọrụ nke ọdịnala dị iche-iche bụ Ndị jikọtara ndị Ministri atọ na-afu maka Ndị Katọlik: si n’agbụrụ m’ọbụ Kọntinent nke Afrịka (African Ancestry); si n’agbụrụ nke Haiti (Haitian Amerikan Apostolate); nakwa, ndị Nigerian (Igbo) Apostolate. Yabụ n’ụlọ ọrụ a na-akwalite ma na-enyekwa ohere ka ndị Ministri atọ a gaa n’ihu n’ọrụ ozi ọdịnala ha dị iche-iche, ma, na emekọrịtakwa ọnụ na-ịgbasa ozi ọma, nakwa na-ịgba ọsọ nke Alaeze nke Chineke.
Igbo #2
Ndị ụlọ ọrụ nke ọdịnala dị iche-iche bụ ndị jikọtara ndị Ministri na-afu maka Ndị Katọlik ndia:
- Ndị nile bụ ndị Amerika m’ọbụ ndị bi na Amerika mana ha si n’agbụrụ m’ọbụ Kọntinent nke Afrịka (African Ancestry).
- Ndị nile bụ ndị Amerika ma ọbụ ndị bi na Amerika mana ha si n’ agbụrụ nke Haiti (Haitian Amerikan Apostolate).
- Ndị Nigerian (Igbo) Apostolate.
Yabụ n’ụlọ ọrụ a na-akwalite ma na-enyekwa ohere ka ndị Ministri atọ a gaa n’ihu n’ọrụ ozi ọdịnala ha dị iche-iche, ma, na emekọritakwa ọnụ na-ịgbasa ozi ọma, nakwa na-ịgba ọsọ nke Alaeze nke Chineke.
To contact the Office of Multicultural Diversity, please call: 516-678-5800 Ext. 239